1 Samuel 22:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Nke a ọ̀ bụ nke mbụ m na-ajụrụ ya Chineke ase?+ O nweghị ihe ga-eme ka m gbaara gị izu. Ka eze ghara ịsị na o nwere ihe mụnwa bụ́ ohu ya nakwa ezinụlọ nna m niile mere, n’ihi na ohu gị amaghị ihe ọ bụla gbasara okwu a.”+
15 Nke a ọ̀ bụ nke mbụ m na-ajụrụ ya Chineke ase?+ O nweghị ihe ga-eme ka m gbaara gị izu. Ka eze ghara ịsị na o nwere ihe mụnwa bụ́ ohu ya nakwa ezinụlọ nna m niile mere, n’ihi na ohu gị amaghị ihe ọ bụla gbasara okwu a.”+