1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze sịziri Doeg:+ “Gaa gbuo ndị nchụàjà a.” Ozugbo ahụ, Doeg onye Ịdọm+ gara gbuo ndị nchụàjà ahụ. N’ụbọchị ahụ, o gburu mmadụ iri asatọ na ise yi efọd e ji ákwà linin kwaa.+
18 Eze sịziri Doeg:+ “Gaa gbuo ndị nchụàjà a.” Ozugbo ahụ, Doeg onye Ịdọm+ gara gbuo ndị nchụàjà ahụ. N’ụbọchị ahụ, o gburu mmadụ iri asatọ na ise yi efọd e ji ákwà linin kwaa.+