1 Samuel 22:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O jikwa mma agha gbuo ndị Nọb,+ bụ́ obodo ndị nchụàjà bi. O gburu ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma jakị ma atụrụ.
19 O jikwa mma agha gbuo ndị Nọb,+ bụ́ obodo ndị nchụàjà bi. O gburu ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma jakị ma atụrụ.