1 Samuel 22:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, otu nwa Ahimelek, nwa Ahaịtọb, gbapụrụ soro Devid. Aha ya bụ Abayata.+