1 Samuel 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ka oge na-aga, a bịara kọọrọ Devid, sị: “Ndị Filistia na-alụso ndị Kaịla agha,+ na-ebukọrọkwa ihe ndị dị n’ebe a na-azọcha ọka.”
23 Ka oge na-aga, a bịara kọọrọ Devid, sị: “Ndị Filistia na-alụso ndị Kaịla agha,+ na-ebukọrọkwa ihe ndị dị n’ebe a na-azọcha ọka.”