1 Samuel 23:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, Devid na ndị agha ya jere Kaịla lụso ndị Filistia agha. Ọ sụrụ ha akwụ ma chịrị anụ ụlọ ha. Otú a ka Devid si napụta ndị bi na Kaịla.+
5 N’ihi ya, Devid na ndị agha ya jere Kaịla lụso ndị Filistia agha. Ọ sụrụ ha akwụ ma chịrị anụ ụlọ ha. Otú a ka Devid si napụta ndị bi na Kaịla.+