1 Samuel 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A kọọrọ Sọl, sị: “Devid nọ na Kaịla.” Sọl asị: “Chineke enyefeela ya n’aka m,+ n’ihi na o jirila aka ya kee onwe ya agbụ, ebe ọ bụ na ọ banyere n’obodo nwere ọnụ ụzọ ámá na ihe e ji atụchi ya.”
7 A kọọrọ Sọl, sị: “Devid nọ na Kaịla.” Sọl asị: “Chineke enyefeela ya n’aka m,+ n’ihi na o jirila aka ya kee onwe ya agbụ, ebe ọ bụ na ọ banyere n’obodo nwere ọnụ ụzọ ámá na ihe e ji atụchi ya.”