1 Samuel 23:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị na-achị* Kaịla hà ga-enyefe m n’aka ya? Sọl ọ̀ ga-abịa otú ohu gị nụrụ? Jehova bụ́ Chineke Izrel, biko, gwa ohu gị.” Jehova asị ya: “Ọ ga-abịa.”
11 Ndị na-achị* Kaịla hà ga-enyefe m n’aka ya? Sọl ọ̀ ga-abịa otú ohu gị nụrụ? Jehova bụ́ Chineke Izrel, biko, gwa ohu gị.” Jehova asị ya: “Ọ ga-abịa.”