1 Samuel 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Devid na ndị agha ya, ndị dị ihe dị ka narị ụmụ nwoke isii (600),+ wee si na Kaịla pụọ ozugbo, na-ejegharị ebe ọ bụla aka na-agaghị akpa ha. Mgbe a kọọrọ Sọl na Devid agbapụla na Kaịla, ọ hapụziri ịchụrụ ya gawa.
13 Devid na ndị agha ya, ndị dị ihe dị ka narị ụmụ nwoke isii (600),+ wee si na Kaịla pụọ ozugbo, na-ejegharị ebe ọ bụla aka na-agaghị akpa ha. Mgbe a kọọrọ Sọl na Devid agbapụla na Kaịla, ọ hapụziri ịchụrụ ya gawa.