1 Samuel 23:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe Devid nọ n’ala ịkpa Zif dị na Horesh, ọ ma na* Sọl achọrọla ya bịa ebe ahụ ka o gbuo ya.