1 Samuel 23:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma Jonatan nwa Sọl gara hụ Devid ebe ọ nọ na Horesh, gbaakwa ya ume ka ọ tụkwasị Jehova obi.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:16 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 10-11