1 Samuel 23:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ gwara ya, sị: “Ụjọ atụla gị, n’ihi na Sọl nna m agaghị emeli gị ihe ọ bụla. Ị ga-abụkwa eze Izrel,+ mụnwa ga-abụkwa osote gị. Nna m makwa gbasara ya.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:17 Ụlọ Nche,12/1/1993, p. 24
17 Ọ gwara ya, sị: “Ụjọ atụla gị, n’ihi na Sọl nna m agaghị emeli gị ihe ọ bụla. Ị ga-abụkwa eze Izrel,+ mụnwa ga-abụkwa osote gị. Nna m makwa gbasara ya.”+