1 Samuel 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị Zif mechara gaa Gibia, na nke Sọl,+ sị ya: “Ị̀ makwa na ebe Devid zoro dị anyị nso?+ Ọ bụ n’ebe siri ike mbanye na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’ebe ndịda* Jeshaịmọn.*+
19 Ndị Zif mechara gaa Gibia, na nke Sọl,+ sị ya: “Ị̀ makwa na ebe Devid zoro dị anyị nso?+ Ọ bụ n’ebe siri ike mbanye na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’ebe ndịda* Jeshaịmọn.*+