-
1 Samuel 23:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Saanụ anya na mmiri chọpụta ebe niile ọ na-ezo. Bịakwanụ gwa m ma unu hụ kpọmkwem ebe ọ na-ezo. M ga-esozi unu gaa. Ọ bụrụkwa na ọ nọ n’ala Juda, m ga-achọ ya n’obodo niile dị na ya, hụ na m chọtara ya.”
-