1 Samuel 23:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha gawara buru Sọl ụzọ garuo Zif.+ Devid na ndị agha ya nọ mgbe ahụ n’ala ịkpa Meyọn+ nke dị n’Araba+ n’ebe ndịda Jeshaịmọn.
24 Ha gawara buru Sọl ụzọ garuo Zif.+ Devid na ndị agha ya nọ mgbe ahụ n’ala ịkpa Meyọn+ nke dị n’Araba+ n’ebe ndịda Jeshaịmọn.