1 Samuel 23:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Sọl na ndị agha ya mechara bịa ịchọ ya.+ Mgbe a gwara ya Devid, ọ gawara ozugbo ná nnukwu nkume+ dị n’ala ịkpa Meyọn, ma nọrọ ebe ahụ. Mgbe Sọl nụrụ ya, ọ chụụrụ Devid banye n’ala ịkpa Meyọn.
25 Sọl na ndị agha ya mechara bịa ịchọ ya.+ Mgbe a gwara ya Devid, ọ gawara ozugbo ná nnukwu nkume+ dị n’ala ịkpa Meyọn, ma nọrọ ebe ahụ. Mgbe Sọl nụrụ ya, ọ chụụrụ Devid banye n’ala ịkpa Meyọn.