1 Samuel 23:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe Sọl ruru n’otu ugwu, nọrọ n’otu akụkụ, Devid na ndị agha ya nọ n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid nọ na-eme ngwa ngwa ka ọ gbanahụ+ Sọl, ma Sọl na ndị agha ya nọ na-eru Devid na ndị agha ya nso ka ha jide ha.+
26 Mgbe Sọl ruru n’otu ugwu, nọrọ n’otu akụkụ, Devid na ndị agha ya nọ n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid nọ na-eme ngwa ngwa ka ọ gbanahụ+ Sọl, ma Sọl na ndị agha ya nọ na-eru Devid na ndị agha ya nso ka ha jide ha.+