1 Samuel 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe Sọl ruru n’otu ogige atụrụ e ji nkume rụọ nke dị n’akụkụ ụzọ, ọ banyere n’ọgba dị ebe ahụ ka ọ gaa mposi. Ma, Devid na ndị agha ya nọ ọdụ n’ime ime ọgba ahụ.+
3 Mgbe Sọl ruru n’otu ogige atụrụ e ji nkume rụọ nke dị n’akụkụ ụzọ, ọ banyere n’ọgba dị ebe ahụ ka ọ gaa mposi. Ma, Devid na ndị agha ya nọ ọdụ n’ime ime ọgba ahụ.+