1 Samuel 24:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị agha Devid wee sị ya: “Jehova na-asị gị taa, ‘M na-enyefe onye iro gị n’aka gị.+ I nwekwara ike ime ya ihe ọ bụla dị gị mma.’” Devid wee gaa jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka Sọl yi.
4 Ndị agha Devid wee sị ya: “Jehova na-asị gị taa, ‘M na-enyefe onye iro gị n’aka gị.+ I nwekwara ike ime ya ihe ọ bụla dị gị mma.’” Devid wee gaa jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka Sọl yi.