1 Samuel 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị hụla otú Jehova si nyefee gị n’aka m taa mgbe anyị nọ n’ọgba. Ma, mgbe mmadụ gwara m ka m gbuo gị,+ m meere gị ebere wee sị, ‘Agaghị m eme onyenwe m ihe ọ bụla n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ.’+
10 Ị hụla otú Jehova si nyefee gị n’aka m taa mgbe anyị nọ n’ọgba. Ma, mgbe mmadụ gwara m ka m gbuo gị,+ m meere gị ebere wee sị, ‘Agaghị m eme onyenwe m ihe ọ bụla n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ.’+