1 Samuel 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe Devid gwachara Sọl ihe a, Sọl sịrị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ gị nwe olu a?”+ Sọl wee malite ibesi ákwá ike.
16 Mgbe Devid gwachara Sọl ihe a, Sọl sịrị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ gị nwe olu a?”+ Sọl wee malite ibesi ákwá ike.