1 Samuel 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ò nwere onye ga-ahụ onye iro ya, hapụ ya ka ọ gbalaga n’emeghị ya ihe ọ bụla? Jehova ga-eji ihe ọma kwụọ gị ụgwọ,+ n’ihi ihe ọma a i meere m taa.
19 Ò nwere onye ga-ahụ onye iro ya, hapụ ya ka ọ gbalaga n’emeghị ya ihe ọ bụla? Jehova ga-eji ihe ọma kwụọ gị ụgwọ,+ n’ihi ihe ọma a i meere m taa.