1 Samuel 24:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, Sọl alawa n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị agha ya gara nọrọ n’ebe a rụsiri ike.+
22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, Sọl alawa n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị agha ya gara nọrọ n’ebe a rụsiri ike.+