1 Samuel 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ka oge na-aga, Samuel+ nwụrụ. Ndị Izrel niile zukọtakwara ruoro ya uju ma lie ya n’akụkụ ụlọ ya dị na Rema.+ Devid wee gaa nọrọ n’ala ịkpa Peran.
25 Ka oge na-aga, Samuel+ nwụrụ. Ndị Izrel niile zukọtakwara ruoro ya uju ma lie ya n’akụkụ ụlọ ya dị na Rema.+ Devid wee gaa nọrọ n’ala ịkpa Peran.