1 Samuel 25:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anụrụ m na ị na-akpacha ajị anụ. Mgbe anyị na ndị na-azụrụ gị atụrụ nọ, anyị akpaghị ha aka.+ O nweghịkwa ihe ọ bụla ha chọrọ achọ n’oge niile ha nọ na Kamel. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:7 Ṅomie, p. 78 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 19
7 Anụrụ m na ị na-akpacha ajị anụ. Mgbe anyị na ndị na-azụrụ gị atụrụ nọ, anyị akpaghị ha aka.+ O nweghịkwa ihe ọ bụla ha chọrọ achọ n’oge niile ha nọ na Kamel.