1 Samuel 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị jụọ ndị ohu gị, ha ga-agwa gị. Meere ndị a m ziri ozi amara, n’ihi na oge a anyị bịara bụ oge a na-enwe aṅụrị.* Biko, nyetụ ndị ohu gị ndị a m ziri ozi nakwa mụnwa bụ́ Devid nwa gị ihe ọ bụla aka gị ruru.’”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:8 Ṅomie, p. 78 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 19
8 Ị jụọ ndị ohu gị, ha ga-agwa gị. Meere ndị a m ziri ozi amara, n’ihi na oge a anyị bịara bụ oge a na-enwe aṅụrị.* Biko, nyetụ ndị ohu gị ndị a m ziri ozi nakwa mụnwa bụ́ Devid nwa gị ihe ọ bụla aka gị ruru.’”+