1 Samuel 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Nebal asị ha: “Ònye ka Devid nwa Jesi chere na ọ bụ mere m ga-eji mee ihe o kwuru? N’oge a, ndị ohu ndị na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:10 Ṅomie, p. 78-79 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 19-20
10 Nebal asị ha: “Ònye ka Devid nwa Jesi chere na ọ bụ mere m ga-eji mee ihe o kwuru? N’oge a, ndị ohu ndị na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+