1 Samuel 25:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụmụ nwoke ndị ahụ mesoro anyị otú dị mma. O nweghị mgbe ha nyere anyị nsogbu. O nweghịkwa otu mkpụrụ ihe funahụrụ anyị n’oge niile anyị na ha nọ n’ọhịa.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:15 Ṅomie, p. 78 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 19
15 Ụmụ nwoke ndị ahụ mesoro anyị otú dị mma. O nweghị mgbe ha nyere anyị nsogbu. O nweghịkwa otu mkpụrụ ihe funahụrụ anyị n’oge niile anyị na ha nọ n’ọhịa.+