1 Samuel 25:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma, Devid nọ na-ekwu, sị: “Ọ bụ n’efu ka m chere ihe niile nwoke a nwere nche n’ala ịkpa. O nweghị otu n’ime ihe niile o nwere furu efu.+ Ma, o ji ihe ọjọọ kwụọ m ụgwọ ihe ọma.+
21 Ma, Devid nọ na-ekwu, sị: “Ọ bụ n’efu ka m chere ihe niile nwoke a nwere nche n’ala ịkpa. O nweghị otu n’ime ihe niile o nwere furu efu.+ Ma, o ji ihe ọjọọ kwụọ m ụgwọ ihe ọma.+