-
1 Samuel 25:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 O gbukwara ikpere n’ala n’ihu ya, sị: “Onyenwe m, were ya na ọ bụ m mere gị ihe ọjọọ ahụ. O nwere ihe ohu gị nwaanyị chọrọ ịgwa gị. Getụnụ ohu gị nwaanyị ntị.
-