1 Samuel 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ugbu a, onyenwe m, eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, aṅụrụ gị* iyi na ọ bụ Jehova mere ka ikpe ọbara ghara ịma gị,+ meekwa ka ị ghara+ iji aka gị megwara onye mere gị ihe.* Ka ndị iro gị na ndị na-achọ ime onyenwe m ihe ọjọọ dịrị ka Nebal.
26 Ugbu a, onyenwe m, eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, aṅụrụ gị* iyi na ọ bụ Jehova mere ka ikpe ọbara ghara ịma gị,+ meekwa ka ị ghara+ iji aka gị megwara onye mere gị ihe.* Ka ndị iro gị na ndị na-achọ ime onyenwe m ihe ọjọọ dịrị ka Nebal.