1 Samuel 25:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Biko, gbaghara ohu gị nwaanyị ihe o mejọrọ, n’ihi na Jehova ga-arụrụ onyenwe m ụlọ ga-adịru mgbe ebighị ebi,*+ maka na onyenwe m na-alụrụ Jehova agha.+ I mebeghịkwa ihe ọjọọ ọ bụla kemgbe a mụrụ gị.+
28 Biko, gbaghara ohu gị nwaanyị ihe o mejọrọ, n’ihi na Jehova ga-arụrụ onyenwe m ụlọ ga-adịru mgbe ebighị ebi,*+ maka na onyenwe m na-alụrụ Jehova agha.+ I mebeghịkwa ihe ọjọọ ọ bụla kemgbe a mụrụ gị.+