-
1 Samuel 25:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 N’ụtụtụ, mgbe anya doro Nebal, nwunye ya gwara ya ihe ndị a. Obi ya wee dị ka nke onye nwụrụ anwụ, ahụ́ ya akpọnwụọ, ya adị ka nkume.
-