1 Samuel 25:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Abigel+ wee rịgoro n’elu jakị ozugbo soro ndị na-ejere Devid ozi. Ụmụ nwaanyị ise na-ejere ya ozi jikwa ụkwụ na-eso ya n’azụ. Ọ ghọkwara nwunye Devid. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:42 Ṅomie, p. 82-83 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 21
42 Abigel+ wee rịgoro n’elu jakị ozugbo soro ndị na-ejere Devid ozi. Ụmụ nwaanyị ise na-ejere ya ozi jikwa ụkwụ na-eso ya n’azụ. Ọ ghọkwara nwunye Devid.