1 Samuel 26:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, Sọl họọrọ puku ụmụ nwoke ndị Izrel atọ (3,000) gawa ịchọ Devid n’ala ịkpa Zif.+