-
1 Samuel 26:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Sọl mara ụlọikwuu ya n’ugwu Hakaịla, n’akụkụ ụzọ e si aga Jeshaịmọn. Ma Devid nọ n’ala ịkpa. Ọ nụkwara na Sọl achụrụla ya bata n’ala ịkpa.
-