1 Samuel 26:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Devid mechara gaa ebe Sọl mara ụlọikwuu, hụ ebe Sọl na Abna+ nwa Nee, onyeisi ndị agha ya, dina na-ehi ụra. Sọl dina n’ime ụlọikwuu, ndị agha ya makwara ụlọikwuu gburugburu ya.
5 Devid mechara gaa ebe Sọl mara ụlọikwuu, hụ ebe Sọl na Abna+ nwa Nee, onyeisi ndị agha ya, dina na-ehi ụra. Sọl dina n’ime ụlọikwuu, ndị agha ya makwara ụlọikwuu gburugburu ya.