1 Samuel 26:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Abishaị wee sị Devid: “Chineke enyefeela onye iro gị n’aka gị taa.+ Biko, hapụ m ka m jiri ube a magide ya n’ala naanị otu ugboro. Agaghị m ama ya ugboro abụọ.”
8 Abishaị wee sị Devid: “Chineke enyefeela onye iro gị n’aka gị taa.+ Biko, hapụ m ka m jiri ube a magide ya n’ala naanị otu ugboro. Agaghị m ama ya ugboro abụọ.”