1 Samuel 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, Devid sịrị Abishaị: “Akpakwala ya aka, n’ihi na a gaghị asị na aka mmadụ ka dị ọcha+ ma ọ bụrụ na onye ahụ kpara onye Jehova tere mmanụ aka.”+
9 Ma, Devid sịrị Abishaị: “Akpakwala ya aka, n’ihi na a gaghị asị na aka mmadụ ka dị ọcha+ ma ọ bụrụ na onye ahụ kpara onye Jehova tere mmanụ aka.”+