1 Samuel 26:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Devid kwukwara, sị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na ma ọ́ bụghị na Jehova ga-eji aka ya gbuo ya,+ ya abụrụ na otu ụbọchị+ ọ ga-anwụ otú ndị ọzọ si anwụ, ma ọ bụkwanụ na ọ ga-aga agha, agha ahụ ataa isi ya.+
10 Devid kwukwara, sị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na ma ọ́ bụghị na Jehova ga-eji aka ya gbuo ya,+ ya abụrụ na otu ụbọchị+ ọ ga-anwụ otú ndị ọzọ si anwụ, ma ọ bụkwanụ na ọ ga-aga agha, agha ahụ ataa isi ya.+