1 Samuel 26:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma, ebe ọ bụ na m na-akwanyere Jehova ùgwù, agaghị m anwa anwa kpaa onye Jehova tere mmanụ aka.+ N’ihi ya, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.”
11 Ma, ebe ọ bụ na m na-akwanyere Jehova ùgwù, agaghị m anwa anwa kpaa onye Jehova tere mmanụ aka.+ N’ihi ya, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.”