1 Samuel 26:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Devid wee were ube ahụ na ihe mmiri ahụ dị n’akụkụ isi Sọl, ha apụwa. E nweghị onye hụrụ ha+ ma ọ bụ mata ihe ha mere. Ndị agha ahụ niile nọ n’ụra. E nweghịkwa onye tetara, n’ihi na Jehova mere ka ha rahụ ezigbo ụra.
12 Devid wee were ube ahụ na ihe mmiri ahụ dị n’akụkụ isi Sọl, ha apụwa. E nweghị onye hụrụ ha+ ma ọ bụ mata ihe ha mere. Ndị agha ahụ niile nọ n’ụra. E nweghịkwa onye tetara, n’ihi na Jehova mere ka ha rahụ ezigbo ụra.