16 Ihe i mere adịghị mma. Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na i kwesịrị ịnwụ, n’ihi na i cheghị onyenwe unu, bụ́ onye Jehova tere mmanụ, nche.+ Legharịgodị anya ebe ahụ ị nọ. Olee ebe ube eze na ihe mmiri ya,+ ndị dịbu n’akụkụ isi ya, dị?”