1 Samuel 26:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O kwukwara, sị: “Gịnị mere onyenwe m ji na-achụgharị ohu ya?+ Gịnị ka m mere? Oleekwa ihe ọjọọ m mere?+
18 O kwukwara, sị: “Gịnị mere onyenwe m ji na-achụgharị ohu ya?+ Gịnị ka m mere? Oleekwa ihe ọjọọ m mere?+