1 Samuel 26:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma ugbu a, ekwela ka ọbara m tasa n’ala n’ebe dị anya n’ebe Jehova nọ. Onye eze Izrel pụrụ na-achụgharị bụ onye dị ka otu àkpịrị́.+ Ọ na-achụgharịkwa ya otú mmadụ si achụgharị ọkwà n’elu ugwu.”
20 Ma ugbu a, ekwela ka ọbara m tasa n’ala n’ebe dị anya n’ebe Jehova nọ. Onye eze Izrel pụrụ na-achụgharị bụ onye dị ka otu àkpịrị́.+ Ọ na-achụgharịkwa ya otú mmadụ si achụgharị ọkwà n’elu ugwu.”