1 Samuel 26:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ Jehova ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ maka ezi omume o mere+ nakwa isi o rubere. Jehova nyefere gị n’aka m taa, ma obi ekweghị m kpaa onye Jehova tere mmanụ aka.+
23 Ọ bụ Jehova ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ maka ezi omume o mere+ nakwa isi o rubere. Jehova nyefere gị n’aka m taa, ma obi ekweghị m kpaa onye Jehova tere mmanụ aka.+