1 Samuel 26:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Sọl asị Devid: “Ka Chineke gọzie gị, Devid nwa m. Ị ga na-akpa ike. Ihe ga na-agazikwara gị.”+ Devid wee pụwa, Sọl alaghachi n’ụlọ ya.+
25 Sọl asị Devid: “Ka Chineke gọzie gị, Devid nwa m. Ị ga na-akpa ike. Ihe ga na-agazikwara gị.”+ Devid wee pụwa, Sọl alaghachi n’ụlọ ya.+