1 Samuel 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, Devid gwara onwe ya, sị: “Otu ụbọchị aka Sọl ga-akpara m, ya egbuo m. Ihe ga-akara m mma bụ ịgbaga+ n’ala ndị Filistia. Ike ga-agwụkwa Sọl ịna-achụgharị m ebe niile n’Izrel.+ M ga-enwerekwa onwe m.”
27 Ma, Devid gwara onwe ya, sị: “Otu ụbọchị aka Sọl ga-akpara m, ya egbuo m. Ihe ga-akara m mma bụ ịgbaga+ n’ala ndị Filistia. Ike ga-agwụkwa Sọl ịna-achụgharị m ebe niile n’Izrel.+ M ga-enwerekwa onwe m.”