-
1 Samuel 27:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ma ọ dịghị onye Devid na-ahapụ ndụ, ma nwoke ma nwaanyị, ka a ghara ịkpọrọ ha lọta Gat, n’ihi na ọ na-asị: “Ka ha ghara ịgbabọ anyị, sị, ‘Lekwa lekwa ihe Devid mere.’” (Ihe a ka ọ na-eme n’oge niile o bi n’ime ime obodo ndị Filistia.)
-