1 Samuel 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’oge ahụ, ndị Filistia kpọkọtara ndị agha ha ka ha lụso ndị Izrel agha.+ Ekish wee sị Devid: “Ị manụ na gị na ụmụ nwoke ndị so gị ga-eso m gaa agha.”+
28 N’oge ahụ, ndị Filistia kpọkọtara ndị agha ha ka ha lụso ndị Izrel agha.+ Ekish wee sị Devid: “Ị manụ na gị na ụmụ nwoke ndị so gị ga-eso m gaa agha.”+